score float32 1.04 1.25 | Igbo stringlengths 10 500 | Rundi stringlengths 10 500 |
|---|---|---|
1.249299 | Nke a bụ ihe nketa nke ndị na-ejere Jehova, na a bụ na ha ikpe ziri ezi na m, ka Jehova kwuru. | Ivyo ni bvo ragi ry'abasavyi banje, jewe Uhoraho, kandi uko ni ko gukiranuka kwabo guturuka kuri jewe." |
1.248743 | Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu. | Umukama ni intatanamundagano: ni We azobakomeza akabarinda wa mubi. |
1.248731 | Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ." | Yongerako kandi ati: "Benshi muri bo bakaba bakiriho n'ubu, mugabo bamwe barasinziriye mu rupfu." |
1.248626 | Nikọdimọs sịrị ya: " Olee otú a pụrụ isi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi ? | Nikodemu aramusubiza ati: "Umuntu yoshobora ate kuvuka kandi asbaje? |
1.248489 | n' ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma , i nyewokwa ha ọbara ka ha ṅụọ . | Bavishije amaraso y'abera n'ay'abavugishwa nawe, kand.amaraso nyene niyo ubahaye ngo banywe, birababereye. |
1.247348 | Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya . | Nta wunduta muri iyi nzu, kandi nta kintu na kimwe yanyimye kiretse wewe, kuko uri umugore wiwe. |
1.247135 | O bu na ndu akarighi ihe oriri, ka o bu na ahu akarighi ihe a na-eyi n'ahu. | None amagara ntasumba imfungurwa, umubiri na wo ugasumba ivyambarwa? |
1.246839 | " Paịlet wee sị ha: "Unu nwere ndị nche. | Pilato ababwira ati: "Abarinzi murafise. |
1.246822 | N'ihi ya, e nwere mmadụ asatọ n'ezinụlọ Noa. | Mu rugo kwa Nowa rero haba abantu umunani. |
1.246758 | O bu n'obi ka ụmụ ha mụta ụmụ, ruo mgbe ụmụ mmadụ ga-eju n'ụwa. | Yashaka ko bavyara abana gushika isi yose yuzuye abantu. |
1.246753 | Ọ gaghị ese okwu , ọ gaghịkwa etisi mkpu ike , ọ dịghịkwa onye ga- anụ olu ya n' okporo ámá . | Ntazotongana canke ngo avuze urwamo, eka nta n'uwuzokwumva ijwi ryiwe mu mayira yagutse. |
1.246388 | Gịnị mere unu ga- eji nwụọ , unu ụlọ Izrel ? | Mbega, mwebwe muryango w'Israyeli, igituma mushaka gupfa n'iki? |
1.246032 | Anyị na-abụghị nke abalị, ma ọ bụ ọchịchịrị. | Ntituri abo ijoro canke abo umwiza. |
1.24497 | N'ihi na, le, ụgwọ ọrụ unu dị ukwuu n'eluigwe. | kuko impera yanyu izoba nini mw'ijuru." |
1.244525 | Otú ahụkwa , mgbe unu na- ahụ ihe ndị a niile , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ . | Ni ko kw'uko, ni mwabona ivyo vyose bishitse, muramenya ko Umwana w'umuntu yashitse, ari kw'irembo. |
1.244507 | Ọ gaara egbu ndị nnupụisi ahụ, mee ka a ghara inwe ndị na-enupụrụ ya isi. | Yari gushobora guca yica abo bagarariji, ubugarariji bwabo bugaca bugarukira aho. |
1.244275 | 28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ. | 28Uwukengereye ivyagezwe vya Mose, ivyabona bibiri canke bitatu biramwicisha, ata kagongwe. |
1.244253 | Gịnị ka Mozis ghọtara banyere "ụtọ mmehie"? | Ni igiki Musa yatahura ku bijanye no "kunezererwa igicumuro"? |
1.243361 | Chegodị otú obi gaara esi tọọ Setan ụtọ ma á sị na Sera hapụrụ Ebreham, lụwazie Fero. | Iyumvire ingene Shetani yari kuryoherwa iyo Sara ahitamwo guheba Aburahamu, akibera umugore wa Farawo! |
1.242728 | 8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà. | Si we yari umuco, mugabo yari icabona ca nya muco. |
1.24254 | Ekwensu ga na- atụba ụfọdụ n' ime unu n' ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n' ụzọ zuru ezu , ka unu wee nweekwa mkpagbu ruo ụbọchị iri . | Eh'uwo Murwanizi azoshira bamwe muri mwebwe mw'ibohero kugira ngo mugeragezwe, kandi muzogira amarushwa imisi icumi. |
1.242333 | Anyị abụghị nke abalị ma ọ bụ ọchịchịrị. | Ntituri abo ijoro canke abo umwiza. |
1.241815 | Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya? | Ni igiki umuhanuzi yava i Yuda yananiwe gukora, kandi vyavuyemwo iki? |
1.24162 | 4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi. | 4 Ariko nya bantu indiri bo muri ico gisagara bicamwo imigwi, bamwe baja ku ruhande rw'Abayuda, abandi na bo ku ruhande rw'intumwa. |
1.241203 | Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ. | Nta kintu gishasha kiriho munsi y'izuba. |
1.241172 | N'ihina ụbọchị ndị ahụ ga-adakwasa gị, mgbe ndịiro gị ga-akpagide gị, gbakwaa gị gburugburu n'akụkụ niile na-emegide gị. | Na kare, hazoza imisi, abansi bawe bagukikuze imigazo, ingabo zabo ziguce irya n'ino, bakwegereze mu mpande zawe zose. |
1.241016 | Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji. | Nturahire umutwe wawe, kuko ata n'agashatsi kawo na kamwe wobwira ngo kere canke kirabure. |
1.240818 | Ndị mmadụ nke Book! | Ewe bwenge buke! |
1.240119 | Ọ bụrụkwa na ọ rịọọ ya azụ, ọ ga-enye ya agwọ? | Canke kandi amusavye ifi, akamuha inzoka? |
1.239732 | Ma Sera emeghị ụdị ihe ahụ. | Ariko Sara nta vyo yagize. |
1.239597 | 38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu. | 38Iryo ni ryo rihambaye rya mbere. |
1.239103 | nakwa na ' Ha ga- eji aka ha ghọrọ gị , ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla . | Bazokuramira mu maboko yabo, Woye gutsitara kw'ibuye. |
1.238874 | ma mb͕e anyanwu wara, ha chanwua; ha we kpọnwua, n'ihi na ha enweghi nkpọrọgwu. | Izuba riraseruka, baca babirangura, kuko bibashobokeye. |
1.238192 | Obi ga-adị ya ụtọ ka gị na ya kwurịta ihe ahụ. | Azohimbarwa no kuyaga nawe ku bibazo nk'ivyo. |
1.237594 | Ihe anọ ahụ dị ndụ wee na- asị: " Amen ! | Na vyo vya Bizima bine biravuga biti: " Amen ! " |
1.237565 | E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile. | Nanje ninamara kumanikwa, abantu bose nzobiyegereza." |
1.237565 | E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile. | nanje ninamara kumanikwa, abantu bose nzobiyegereza." |
1.237219 | 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu? | 13Ni nde muri mwebwe w'umunyabwenge kandi w'umuhanga? |
1.237114 | (Jọn 17:3) Na-amụsi Bible ike. | (Yohani 17:3) Niwige Bibiliya ubigiranye umwete. |
1.236938 | Taa, ọ bụrụ n'ịnụ olu Ya, unu akpọchila obi unu. | Uyu musi ni waramuka wumvise ijwi ryiwe, ntukomantaze umutima wawe nka kera." |
1.236168 | 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu? | 13 Ni nde ari inkerebutsi kandi ategera muri mwebwe? |
1.236077 | Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara." | Ba bamarayika bahejeje kuva aho bari, basubiye mw'ijuru, nya bungere baravugana bati: Ngo rero tuje i Betelehemu turabe ico kintu cabayeyo, ico umwami Imana yatumenyesheje. |
1.23605 | 4 Aịzik nwa Ebreham bụkwa onye ọzọ ruru uju ruo ogologo oge. | 4 Izahaki umuhungu wa Aburahamu na we nyene yaramaze igihe atuntuye. |
1.236029 | Ọ bụrụ na unu arịọ ihe ọ bụla n'aha m, m ga-eme ya." | Nimwagira ico musaba kw'izina ryanje nzogikora." |
1.235289 | "Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n'eluigwe ma ọ bụ nke dị n'elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n'okpuru ụwa. | "Ntukihingurire igishusho c'ikibazano canke ishusho imeze nk'ikintu ico ari co cose kiri mu majuru hejuru canke kw'isi hasi canke mu mazi munsi y'isi. |
1.235036 | Ha wee na- akpọ Lọt òkù , na- asị ya: " Olee ebe ndị ikom ahụ bịakwutere gị n' abalị a nọ ? | Bahamagara Loti bati " , Abagabo binjiye iwawe muri iri joro bari hwe ? |
1.234059 | Àbụ m onye nche nwanne m ? | Nar'umwungere wa murumuna wanje? |
1.233862 | Eze wee sị m , mgbe nwunye ya nọ ọdụ n' akụkụ ya: " Njem gị ọ̀ ga- ewe ụbọchị ole , oleekwa mgbe ị ga- alọta ? | Muri ico gihe, umwami yari kumwe n'umwamikazi; umwami rero arambaza ati: "Uzoguma mu rugendo imisi ingahe kandi uzogaruka ryari?" |
1.233826 | Olee otú ozi ọma anyị na-ekwusa si gbasa iwu kachanụ Chineke nyere? | Igikorwa cacu co kwamamaza gihuye gute n'amategeko y'Imana asumba ayandi yose? |
1.232869 | Mgbe ahụ nwa we si ya, Nna, emehiewom megide elu-igwe, na n'iru gi; M agaghịkwa kwesịrị ka a kpọọ ya nwa gị. | Araheza wa muhungu abarira se ati: 'Dawe, naracumuye ku Wo mw'ijuru nongera ngucumurako, singikwiye kwitwa umwana wawe.' |
1.232719 | (Matiu 24:7) E gburu ọtụtụ nde mmadụ n'agha na narị afọ gara aga. | (Matayo 24:7) Abantu amamiliyoni baraguye mu ntambara mu kinjana giheze. |
1.232638 | 17:18 Ọ dịghị onye na hụrụ ndị ga-alaghachi na-enye Chineke otuto, ma e wezụga nke a mba ọzọ?" | Nta wundi yoboneka ngo agaruke aninahaze Imana, atari uyo munyankiko! " |
1.231897 | A na amara osisi ọ bụla site na mkpụrụ ya. | Igiti cose kimenyeshwa n'Ivyamwa vyaco. |
1.231779 | N'ihi na nwoke a bụ nwa amaala Rom. " | Erega uyu muntu ni Umuroma." |
1.231249 | Chineke we sị, ka anyị mee ka mmadụ n'onyinyo anyị. | Imana iravuga iti "Tureme umuntu agire ishusho yacu ase natwe, |
1.230941 | Ma , ya jiri okwukwe na- arịọ , n' enweghị obi abụọ ma ọlị , n' ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri nke ifufe na- akwagharị , na- enugharịkwa . | Ariko, n'asabane ukwemera, ata co akekeranya, kuko uwukekeranya ameze nka vya bisebuzi vy'ikiyaga umuyaga ucura ucurura. |
1.230824 | Jizọs si otú a nye anyị ihe ahụ Adam tụfuru. | Yezu rero yaragarukanye ico Adamu yari yaratakaje. |
1.230594 | Olee Otú Ị Ga-esi Enweta Ndụ Ka Mma? | Woronka gute ubuzima bwiza kuruta? |
1.230526 | Ọ́ bụghị onye nọ na- eri ihe na tebụl ? | Mbega s'uwuba yicaye ku meza ? |
1.229936 | Ònye nꞌetiti unu pụrụ itinye otu nkeji nꞌogologo ụbọchị nke ndụ ya site nꞌichegbu onwe ya? | Aho nyene, ni nde muri mwebwe yoshobora kwiyongerereza akanya na gatoyi k'ukuramba ngo n'uko bimuhagaritse umutima? |
1.22953 | Ana m agwa gị,e nwere ihe karịrị ụlọ nsọ a. | Nanje ndababwiye ko ngaha hari uwuruta Igisengero. |
1.229054 | (Luk 15:10) Ndị mmụọ ozi nwere mmasị n'ebe ndị na-efe Chineke nọ. | Abamarayika baritaho cane abasavyi b'Imana. |
1.228713 | Gịnị ka m mụtara mere m ji kwesị iji obi m dum na mkpụrụ obi m dum hụ ya n'anya?' - 1 Timoti 4:15. | Kubera iki nkwiye kumukunda n'umutima wanje wose n'ubuzima bwanje bwose?' - 1 Timoteyo 4:15. |
1.22845 | Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji. | Nturahire umutwe wawe, kuko ata n'agashatsi kawo wobwira ngo kere canke kirabure. |
1.228348 | Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara." | Ba bamarayika bahejeje kuva aho bari, basubiye mw'ijuru, nya bungere baravugana bati: Ingo rero tuje i Betelehemu, turabe ico kintu cabayeyo, ico Umwami Imana atumenyesheje. |
1.228191 | Olee otú Chineke, Ọkpara ya, na ndị niile na-efe Chineke si bụrụ otu? | Ni mu buryo ki Imana, Umwana wayo hamwe n'abasavyi bayo bose ari umwe? |
1.228095 | Ụmụ Livaị niile wee malite izukọta n' ebe ọ nọ . | Abalewi bose bakoranira aho ari. |
1.22809 | Ma o nweghị otu n' ime ha ga- ada n' ala , Nna unu aghara ịma . | Ariko muritwo nta na kamwe gakorokera haso So atabizi. |
1.228021 | ..." N'oge ahụ, ndị gị ga-alanahụ, onye ọ bụla achọtara ide n'akwụkwọ ahụ." | Kandi muri ico gihe abantu bawe bazorokoka, uwo wese azosangwa yanditswe muri ca gitabu." |
1.227952 | Ọ̀ bụ n' aka ụmụ ha ka ọ̀ bụ n' aka ndị bịara abịa ? | Abana babo canke ba kavantara?" |
1.227551 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Kuko aho babiri canke batatu bakoraniye kw'izina ryanje, mba ndi hagati yabo." |
1.227333 | (Diuterọnọmi 30:11-14) Ebe ọ bụ ezigbo enyi anyị, ọ ma anyị karịa otú anyị ma onwe anyị. | (Gusubira mu vyagezwe 30:11-14) Kubera ko ari Umugenzi wacu somambike, aratuzi neza kuruta uko twiyizi. |
1.227178 | Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru? | Yesu arabaza: " Kandi munyitira iki 'Mwami, Mwami;' ntimukore ivyo mvuga? " |
1.227001 | Ha we nọdu ala n'ahiri di iche iche, ọgu ise ọgu ise, na ọgu abua na iri ọgu abua na iri. | Baricara bagira imigwi y'ijana n'iya mirongo itanu. |
1.226561 | Otu mmụọ ozi nupụụrụ Jehova isi. | Umwe mu bamarayika yaragararije Imana. |
1.226531 | N'ezie, ndị iro mmadụ ga-abụ nke ezinụlọ ya. " (Mt 10: 34-36) | Egome, abansi b'umuntu bazoba abo mu rugo rwiwe bwite." - Mat. |
1.226468 | Ọ̀ bụ na i kwesịghị imere ohu ibe gị ebere, dị ka m metere gị? ' | None weho ntiwari ukwiye kugirira imbabazi umushumba mugenzawe, nk'uko nanje nakugiriye imbabazi?" |
1.226215 | 13 Ọ̀ dị onye ọ bụla n'etiti unu na -ahụju anya? | 13 Hoba hari uwuriko arihanganira imibabaro muri mwebwe? |
1.226113 | N' ihi ya , ụmụnna m , mgbe unu bịakọtara iri ya , cherenụ ibe unu . | Ni uko rero, benewacu, iyo mukoraniye hamwe ngo mufungure, nimurorerane. |
1.224969 | Ya mere , ọtụtụ n' ime ndị Juu ndị bịakwutere Meri , ndị hụkwara ihe o mere , nwere okwukwe n' ebe ọ nọ; | Aho naho tahumvise: " benshi rero mu Bayahudi bari baje kwa Mariya, babonye ico Yezu agize, baca baramwemera. |
1.224083 | Mgbe ahụ gịnị mere ị ga-anwụ, Unu ulo Israel? | Mbega, mwebwe muryango w'Israyeli, igituma mushaka gupfa n'iki? |
1.224022 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Kuko abo babiri canke batatu bazoba bakoraniye mw'izina ryanje, nanje nzoba ndi hagati muri bo (Matayo 16: 18-20). |
1.22374 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Kuko aho babiri canke batatu bakoraniye kw'izina ryanje, mba ndi hagati yabo. " |
1.223563 | Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi? | Nikodemu aramusubiza ati: "Umuntu yoshobora ate kuvuka kandi asbaje? |
1.223422 | Ọgụ Setan na-alụso ndị Chineke na-aka njọ. | Shetani ariko ararushiriza kugaba ibitero ku basavyi b'Imana. |
1.223397 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Kukw'aho babiri canke batatu bakoraniye mw'izina ryanje, nanje nzoba ndi hagati muri bo (Matayo 18: 19-20). |
1.222906 | "Lee, Chineke bụ nzọpụta m; M ga-atụkwasị ya obi, agaghị m atụ egwu; n'ihi na Onye-nwe-ayi Chineke bu ... | Imana ni yo nizigiye, nta co ngitinya. |
1.222694 | 23 N'ubọchi ahu ọ dighi ihe ọ bula unu gājum. | 23 Kuri uwo musi nta na kimwe muzombaza. |
1.222621 | Otu nwaanyị Amerịka aha ya bụ Becky, kwuru, sị: "O teela m matara Mike. | "Hari haciye imyaka tuzinanye na Mike. |
1.222484 | Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi? | Bashikibe bo ntibari aha muri twebwe?" |
1.222425 | Ma onye ọ bụla nke gọnahụrụ m n'ihu mmadụ, m ga-agọnahụ ya n'ihu Nna m nke nọ n'eluigwe. " | Na we uwuzonyihakana imbere y'abantu, nanje nzomwihakana imbere ya Data wo mw'ijuru." |
1.222391 | 31 Ub͕u a ka ikpé uwa nka di: ub͕u a ka agāchupu onye-isi uwa nka. | 31 None ubu iyi si iciriweko urubanza, none ubu umutware w'iyi si agira ahindirwe hanze. |
1.222061 | Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa. | Ntidushobora kumenya ibintu vyose abamarayika bariko barakora ubu. |
1.222014 | Ndi bu di, hunu nwunye-unu n'anya, unu enwe-kwa-la obi ilu n'ebe ha nọ. | Yemwe bagabo, mugume mukunda abagore banyu kandi ntimubagirire ishavu ry'umururazi. |
1.222013 | 71:15 na ị naghị ahụ otú Allah kere elu igwe asaa otu n'elu nke ọzọ , | vEse ntimubonaukuntu Allah yaremye ibirere birindwi bigerekeranye? |
1.221722 | Achọrọ m gị abalị niile | Ndagukeneye ijoro ryose |
1.221594 | N' otu aka ahụkwa , mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a na- eme , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ . | Na mwebwe nyene, mukabona ivyo bintu vyose, muze mumenye ko ari hafi ku miryango. |
1.221027 | Ọ bụ n' ájá ka ha niile si , ọ bụkwa n' ájá ka ha niile na- alaghachi . | Vyose vyavuye mu mukungugu, kandi vyose bisubira mu mukungugu." |
1.220801 | N'ezie, ndị iro mmadụ ga-abụ nke ezinụlọ ya. " (Mt 10: 34-36) | Kandi abansi b'umuntu bazoba abo mu nzu yiwe. |
1.22065 | Ma e nwere ụfọdụ n'ime unu na-ekweghị. | 64 Ariko muri mwebwe hariho bamwe batizera. |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.