Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
score
float32
1.04
1.25
Ewe
stringlengths
10
500
Igbo
stringlengths
10
499
1.249979
Gake ne Amegbetɔvi la va la, ɖe wòakpɔ xɔse la le anyigba la dzi mahã?
Ka o sina dị mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịa, ọ̀ ga-ahụ okwukwe n'elu ụwa?
1.249415
Míele esusum ale gbegbe."
Anyị na-asị ụnụ nnọọ."
1.248885
27 "Ke ɖe Mawu ate ŋu anɔ anyigba dzi nyateƒea?
27 "Ma Chineke ọ ga -ebi n'elu ụwa n'ezie?
1.248855
Eye wògblɔ bena: Mele egblɔm na mi nyateƒetɔe bena: Ahosi dahe sia tsɔ geɖe de eme wu wo katã;
Ọ gwara ha sị, "N'ezie agwa m ụnụ, nwaanyị ajadu a dara ogbenye tinyere ego karịa ha niile.
1.248604
Yesu gblɔ be: "Vi eve le ŋutsu aɖe si.
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
1.248239
Oo Israel, maɖi ɖase ɖe ŋuwò.
Izrel, ana m agba akaebe megide unu,
1.248079
Ke nyɔnu si vɔ̃a Afetɔ la, eyae woakafu.
Kama nwanyị na-atụ egwu Onyenweanyị bụ onye e kwesịrị inye otito.
1.248055
Nyemegadze be nàyɔm be viwò o.
Erukwaghị m eru ka a kpọọ m nwa gị.
1.247546
Gake melɔ̃ o; ke boŋ eyi ɖatsɔe de gaxɔ me, vaseɖe esime wòaɖo nusi wònyi la teƒe.
Ma o kweghị , kama ọ pụrụ wee mee ka a tụba ya n' ụlọ mkpọrọ ruo mgbe ọ ga- akwụ ihe o ji n' ụgwọ .
1.24745
16 Eya aƒo nu kple dukɔ la ɖe nuwò, eye wòanye wò nyanuɖela, ke wò la, ànɔ Mawu teƒe nɛ.
16 Ọ ga -agwa gị ndị mmadụ okwu, ọ ga -abụkwa ọnụ gị, gi onwe -gi gābu -kwa -ra ya Chineke.
1.247431
Mègavɔ̃ Egipte yiyi o, elabena mana nàzu dukɔ gã aɖe le afi ma.
Atụla egwu ịgbada Ijipt , n' ihi na m ga- eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n' ebe ahụ .
1.247175
Nyaƒoɖeamenu sia metso amesi yɔ mi la gbɔ o.
Ụdị echiche a esighị n' aka Onye ahụ nke na- akpọ unu .
1.247145
Esi naneke mele wo si be, woaxee o la, etsɔe ke wo ame eve la katã.
Ebe ọ na-enweghị ihe ọ ga-akwụ, ọ gbaghaara ha abụọ ụgwọ ahụ.
1.246781
Eye woaƒo dukɔwo katã nu ƒu ɖe eŋkume, eye wòama amewo me tso wo nɔewo gbɔ, abe ale si alẽkplɔla maa alẽwo tso gbɔ̃wo gbɔe ene.
A ga -achịkọta mba niile n'ihu ya, ọ ga -ekewakwa ndị mmadụ na ibe ha dị ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ na ewu.
1.246039
Menya be ate ŋu aƒo nu nyuie.
Ama m na o nwere ike ikwu okwu nke ọma.
1.245764
Ke nukaŋuti miele yɔyem bena: Aƒetɔ, Aƒetɔ, eye miewɔ nusiwo megblɔ na mi la dzi o mahã?
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
1.245733
Nye sitsoƒe le xaxagbe,
N' ihi na ọ ga- ezobe m n' ụlọ ya n' ụbọchị ọdachi;
1.245112
Míakpɔ dzeƒe le fofowò ƒe aƒe me atsi adɔa?"
Ò nwere ebe anyị ga- arahụ n' ụlọ nna gị ?
1.244802
Ale nu yeye aɖeke mele ɣea te o.
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
1.244105
Alo ƒumelãwo katãe woaɖe na wo be wòade wo nua?"
Ka à ga- egbutere ha azụ̀ niile dị n' oké osimiri , ka o wee zuoro ha ?
1.244044
Le ŋkeke enyia gbe la, nàtsɔe anam.
N' ụbọchị nke asatọ , ị ga- enye m ya .
1.243921
Eye le nu madzɔmadzɔ wɔwɔ ƒe agbɔsɔsɔ ŋuti la ame geɖewo ƒe lɔlɔ̃ nu latsi.
n' ihi ịba ụba nke mmebi iwu , ịhụnanya nke ndị ka n' ọnụ ọgụgụ ga- ajụkwa oyi .
1.243727
Ke miɖoe ɖa le ŋutifafa me boŋ, bene wòava gbɔnye, elabena mele eya kple nɔviawo lalam.
Kama dupunu ya n'ije-ya n'udo, ka o we biakutem: n'ihi na anamele anya na ọ gēso umu-nna-ayi bia.
1.243531
Eye mete de nyɔnu nyagblɔɖila ŋu wòto fu, eye wòdzi ŋutsuvi.
M wee garuo onye amụma nwaanyị ahụ nso , o wee tụrụ ime , ka oge na- aga , ọ mụrụ nwa nwoke .
1.243165
Mele be wòaɖe mɔ na wo be woagawɔ dɔ le Mawu ƒe aƒea me azɔ o.
O kwesịghị ịhapụ ha ka ha ka na-arụ ọrụ n'ụlọ Chineke.
1.243089
Eye ʋetsuviawo ƒe nɔnɔme le abe sɔ, siwo wodzra ɖo hena aʋawɔwɔ ene, eye nane le woƒe ta abe fiakuku, siwo ɖi sika ene, eye woƒe mo le abe amewo ƒe mo ene.
Igurube ndị ahụ yiri ịnyịnya ndị a kwadebere maka agha; ha kpukwa ihe yiri okpueze ndị dị ka ọlaedo n' isi ha , ihu ha dịkwa ka ihu mmadụ ,
1.242726
Migana miaƒe dzi naʋuʋu nyanyanya o; mixɔ Mawu dzi se, eye mixɔ nye hã dzinye se.
Ka obi-unu ghara ilọ miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwa-nu na Mu.
1.242306
Elabena míawo ŋutɔwo míesee tso eya ŋutɔ ƒe nu me."
Anyị onwe anyị anụwo ya site n'egbugbere ọnụ ya. "
1.241669
Gake nye aƒetɔ fia le abe Mawu vavã la ƒe dɔla ene, eya ta wɔ nu si nyo le ŋkuwòme.
Ma onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi nke ezi Chineke , ya mere , mee ihe dị mma n' anya gị .
1.241647
Abe alesi woŋlɔ ɖi ene bena: 'Nyagblɔla, siwo gblɔa ŋutifafanya kple nyanyuie la ƒe afɔwo nyo loo!'"
Dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Le, ukwu nke ndi n'ekwusa ozi ọma nke udo, ndi n'ezisa ozi ọma!"
1.240726
Ðe wòle be miaɖui le teƒe kɔkɔe la abe ale si wode se nam ene."
Unu gaara eri ya n' ebe nsọ , dị ka e nyere m n' iwu .
1.240702
Eye woaƒo dukɔwo katã nu ƒu ɖe eŋkume, eye wòama amewo me tso wo nɔewo gbɔ, abe ale si alẽkplɔla maa alẽwo tso gbɔ̃wo gbɔe ene.
, a ga-emekwa ka mba niile zukọta n'ihu ya, ọ ga-ekewapụkwa ndị mmadụ n'ebe ibe ha nọ, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ n'ebe ewu nọ.
1.240618
14 Eye wòɖo eŋu nam be: "Va se ɖe esime fiẽ kple ŋdi akpe eve alafa etɔ̃ nava yi; eye woagbugbɔ kɔkɔeƒe la aɖo te."
14O wee sị m: "Ruo anyasị na ụtụtụ puku abụọ na narị atọ; a ga-emekwa ka ebe nsọ ahụ dịrị otú o kwesịrị. "
1.240533
Eye ame blaadre la gbugbɔ va kple dzidzɔ gblɔ bena: Aƒetɔ, gbɔgbɔ vɔ̃wo ke hã doa to mi le wò ŋkɔ la dzi.
17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
1.239699
Eye esi ŋutsuawo va egbɔ la, wogblɔ bena: Yohanes, mawutsidetanamelae do mí ɖo ɖe gbɔwò bena: Wòe nye amesi gbɔna loo, alo ame bubua ɖee míakpɔ mɔ na mahã?
20 Na mgbe ndị ikom ahụ bịakwutere ya, ha sịrị, "Jọn Onye Na -eme Baptizim zitere anyị ka anyị bịakwute gị, na -asị, 'Ọ bụ gị bụ onye ahụ na -abịa, ka anyị ga -achọ onye ọzọ? '"
1.239401
Se bubu aɖeke megali si lolo wu esiawo o."
Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n'iwu nke ka ndị a ukwuu. "
1.239125
Elabena Egiptetɔ siwo kpɔm miele egbea la, miegale wo kpɔ ge akpɔ gbeɖegbeɖe o.
N' ihi na ndị Ijipt a unu na- ahụ taa , unu agaghị ahụ ha ọzọ , ee e , ọ dịghị mgbe unu ga- ahụ ha ọzọ .
1.23899
1 Yesu yɔ eƒe nusrɔ̃la wuieveawo ƒo ƒui eye wòna ŋusẽ wo bena woanya gbɔgbɔ vɔ̃wo le amewo me eye woada dɔ sia dɔ ƒomevi.
Jesu kpọrọ ndị ụmụazụ ya iri na abụọ, nye ha ike ịchụpụ ajọ mmụọ na ịgwọ ọrịa na nrịanrịa niile dị icheiche.
1.238777
Nya siawoe nàgblɔ na Israel-viwo."
Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga- agwa ụmụ Izrel .
1.23719
Alo nɔvinye dzikpɔla menyea?
Àbụ m onye nche nwanne m ?
1.237148
Mele egblɔm na mi bena: Miegale kpɔ ye ge o, vaseɖe esi me miagblɔ bena: Woayra amesi gbɔna le Aƒetɔ ƒe ŋkɔa me.
Lee a na-ahapụ ụlọ ụnụ! ma agwa m ụnụ, ụnụ agaghị ahụ m anya ọzọ ruo mgbe ụnụ ga-asị, "Ngọzi na-adịrị onye bịara n'aha Dinwenụ."
1.237131
Ame kawoe nye nɔvinyeŋutsuwo?"
Òlee ndị bụ ụmụnne m?"
1.236797
Eye Yesu meɖe kuku esime nunɔlagã la gblɔ be: "Metà Mawu gbagbe la na wò, be nagblɔe na mí nenye wòe nye Kristo, Mawuvi la" la o.
Ya mere , nnukwu onye nchụàjà ahụ sịrị ya: " Eji m Chineke dị ndụ na- eme ka ị ṅụọ iyi na ị ga- agwa anyị ma ọ̀ bụ gị bụ Kraịst , Ọkpara Chineke !
1.236777
Le esiawo megbe la Mawu na ʋɔnudrɔ̃lawo ɖu dukɔa dzi va se ɖe nyagblɔɖila Samuel dzi.
Na mgbe ihe ndị a, o nyere ha ndị ikpe, ọbụna ruo mgbe onye amụma Samuel.
1.236579
Azɔ mienya le trɔ̃wo ƒe vɔsawo ɖuɖu la ŋuti bena, trɔ̃a ɖeke mele xexe sia me o, eye bena, mawu bubua ɖeke hã meli o, negbe ɖeka hã koe li.
N' ihe banyere iri ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà , anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla n' ụwa , na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu .
1.236247
Lewi viawo yi gbedodoɖaa dzi be: "Kpɔ ɖa, míezu dɔlawo egbe siawo; anyigba, si nètsɔ na mía fofowo, be woaɖu edzi kutsetsewo kple edzi nu nyuiwo la dzie míezu dɔlawo le.
Anyị bụ ndị ohu taa; n' ihe banyere ala ahụ i nyere nna nna anyị hà ka ha rie mkpụrụ ya na ihe ọma ya , lee !
1.23597
Elabena mía ŋutɔwo miesee tso eya ŋutɔ ƒe nu me.
N' ihi na anyị onwe anyị anụwo ya site n' ọnụ ya .
1.235487
Elabena amesi le didim be, yealɔ̃ agbe, eye yeakpɔ ŋkeke nyuiwo la, nekpɔ eƒe aɖe dzi ɖe vɔ̃ ŋu kple eƒe nuyiwo dzi, bene woagagblɔ alakpanya o;
N' ihi na , " onye chọrọ ịhụ ndụ n' anya , chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị , ya gbochie ire ya ikwu ihe ọjọọ , gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ ,
1.235176
nya me na Mawu." 12 Nyateƒe ame sia ame ana akɔnta tso eɖokui ŋu na Mawu.
12 Ya mere onye ọ bụla n'ime anyị ga -aza Chineke ajụjụ maka onwe ya.
1.234825
40 Farisitɔ siwo nɔ afi ma la biae be, "ɖe nèle gbɔgblɔm be míaƒe ŋkuwo
40 Ndi-Farisi ndi ya na ha nọ we nu ihe ndia, si ya, Àyi onwe-ayi bu kwa ndi-ìsì?
1.234422
Eye wodrɔ̃ ʋɔnu ame kukuawo ɖe nu siwo woŋlɔ ɖe agbalẽawo me le woƒe dɔwɔwɔwo ŋuti la nu.
E kpekwara ndị nwụrụ anwụ ikpe site n' ihe e dere n' akwụkwọ mpịakọta ndị ahụ , dị ka omume ha si dị .
1.234373
Nu kae nyagblɔɖila aɖe si tso Yuda la do kpo wɔwɔ, eye nu kae do tso eme?
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
1.234256
13 Ame kae nye nunyala kple nugɔmesela le mia dome?
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
1.234088
Nu siae adzɔ ɖe Farao kple eƒe ame gbogboawo katã dzi,' Aƒetɔ Dziɖulagã Afetɔ ye gblɔe."
Nke a bụ Fero na ndị ya niile , ' ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru .
1.233982
Nyagblɔɖilawo katã hã ŋlɔ nu tso Yesu ŋu gblɔ be, ame sia ame si axɔ edzi ase la, woatsɔ eƒe nu vɔ̃wo akee to eƒe ŋkɔ la me."
Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na -agbara na onye ọ bụla nke kwere na ya na -enweta mgbaghara mmehie site n'aha ya. "
1.233555
48 Miawoe nye ɖeasefowo na nu siawo katã."
48 Unu onwe -unu bu ndi -àmà nke ihe ndia.
1.233541
10 Ame vɔ̃ɖi la akpɔe, eye dzi akui.
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+
1.233391
Nɔvinyewo, medze bena, nusiawo nanɔ nenema o.
Umu-nnam, o kwesighi ka ihe ndia di otú a.
1.233292
Wotsoa aseye le wò ŋkɔ me ŋkeke blibo la, eye wodoa wo ɖe dzi le wò dzɔdzɔenyenye me." - Ps.
Ha na- aṅụrị ọṅụ n' ihi aha gị ogologo ụbọchị dum ,
1.232943
Gake ame kawoe mawudɔlawo nye eye dɔ kae wowɔna?
Ma, ole ndị bụ ndị mmụọ ozi, gịnịkwa bụ ọrụ ha?
1.232026
gbɔgbɔ vɔ̃wo nyami la, ekema minyae be mawufiaɖuƒe la va ɖo mia dome.
Kama ọ bụrụ na m na-esite nꞌike Mmụọ Nsọ na-achụpụ mmụọ ọjọọ, matakwanụ na alaeze Chineke abịala nꞌetiti unu.
1.231883
Wò nuɖusi yɔ fũu kple dzɔdzɔenyenye.
Aka nri Gi juputara n'ezi omume.
1.231601
Nyemazu yomemɔfiala o."
Agaghị m abụ Oba na-enweghi obi ọchịchị."
1.231559
Alo menye Filistitɔe menye, eye miawo mienye Saul ƒe subɔviwo oa?
Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye Filistia , unu abụrụkwa ndị na- ejere Sọl ozi ?
1.23153
Alea tututue wòanɔ na dzidzime vɔ̃ɖi siae.
Otú ahụkwa ka ọ ga- adị ajọ ọgbọ a .
1.231409
Eye nɔvianyɔnuwo hã mele mía dome afisia o mahã?
Ọ̀ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha bi nꞌebe a?
1.231104
eye nyemegadze be manye viwò o.'
Erukwaghị m eru ka a kpọọ m nwa gị.
1.230942
Metsia nu dɔna zi eve le kwasiɖa ɖeka me, eye metsɔa nusiwo katã sua asinye la, ƒe ewolia nana.
Ana m ebu ọnụ ugboro abụọ n'izu, ana m enye otu ụzọ n'ụzọ iri nke ihe niile m nwetara.
1.230674
edzi be, "Ame si le Fofonye si le dziƒo la ƒe lɔlɔ̃nu wɔm lae nye danye, nɔvinyeŋutsu
Nꞌihi na onye ọ bụla na-eme ihe Nna m bi nꞌeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m."
1.230329
Alea tututue wòanɔ na dzidzime vɔ̃ɖi siae.
Otú a ka ọ gādi-kwa-ra ajọ ọb͕ọ a.
1.229959
Ðe womegblɔe na mi tso gɔmedzedzea me ke oa?
Ọ̀ bụ na a kọbereghị unu ya site ná mmalite ?
1.22979
ke hena wo amesiwo woyɔ la, Yudatɔwo kple Helatɔwo siaa, mieɖea gbe ƒã Kristo, si nye Mawu ƒe ŋusẽ kple Mawu ƒe nunya la.
otú ọ dị , ọ bụụrụ ndị a kpọrọ , ma ndị Juu ma ndị Grik , Kraịst , bụ́ ike nke Chineke na amamihe nke Chineke .
1.229436
Ðe menye esiae ana nye kple wò dukɔ la míato vovo tso dukɔ bubu ɖe sia ɖe si le anyigba dzi la gbɔ oa?"
Ọ́ bụghị ma gị onwe gị soro anyị , n' ihi na e mewo ka mụ na ndị gị dị iche n' ebe ndị niile ọzọ nọ bụ́ ndị nọ n' elu ala ?
1.229087
Ðe magbugbɔ viwò la ayi anyigba si dzi nèʋu le la dzia?"
M̀ ga- akpọghachi nwa gị nwoke n' ala ahụ i si pụta ?
1.228842
Èwɔ bometsinu le nya sia me; tso fifia dzi la, aʋa anɔ dowòme."
I zuzuru nzuzu n' ihe a i mere , n' ihi ya , malite ugbu a gaa n' ihu , a ga na- ebuso gị agha .
1.228606
elabena Gbɔgbɔ kɔkɔe la afia nusi miagblɔ la mi le gaƒoƒo ma dzi.
n' ihi na mmụọ nsọ ga- ezi unu n' oge awa ahụ kpọmkwem ihe ndị unu kwesịrị ikwu .
1.228558
6 Ester gblɔ be: "Ne edze fia ŋu la, ekema fia kple Haman neva kplɔ̃, si meɖo nɛ egbe la ŋu."
Esta wee sị: " Ọ bụrụ na ọ dị eze mma , ka eze na Heman bịa taa n' oriri m kwadebeere ya .
1.227773
Vavã mele egblɔm na mi bena: Amesi ke mexɔ mawufiaɖuƒe la abe ɖevi ene o la, mele eme yi ge o."
10:15 Amen m asị unu, onye ọ bụla ga-anabata alaeze Chineke dị ka nwatakịrị, agaghị abanye ya. "
1.227671
Esi Yesu nɔ tsitsim la, eƒe nunya nɔ dzidzim ɖe edzi eye Mawu kple amegbetɔwo siaa kpɔ dzidzɔ ɖe eŋu.
"Jizọs nọkwa na-eto, na-enwekwu amamihe na ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ.
1.22748
Nya geɖewo gale asinye be, magblɔ na mi, gake miele eŋute ge atsɔe fifia o.
" M ka nwere ọtụtụ ihe m ga- agwa unu , ma unu apụghị ịghọta ha ugbu a .
1.227476
Kplɔ srɔ̃wò kple viwònyɔnu eve siwo le afi sia kpli wò, ne woagatsrɔ̃ mi le dua ƒe vodada ta o!"
Kpọrọ nwunye gị na ụmụ gị ndị inyom abụọ bụ́ ndị nọ n' ebe a , ka a ghara ibibi gị mgbe a na- ebibi obodo a n' ihi njehie ya !
1.227393
Akpɔe, eye matsɔ anyigba si dzi wòde la ana eya kple viawo, elabena edze Afetɔ yome kple eƒe dzi bliboe.
Ọ ga- ahụ ya , ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga- enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya , n' ihi na o soro Jehova n' ụzọ zuru ezu .
1.227241
Eye eƒe gbɔɖemeƒe azu atsyɔ̃.
Ebe izu ike ya ga- adịkwa ebube .
1.227222
be Mesia la nakpe fu siawo katã hafi age ɖe eƒe ŋutikɔkɔe la me oa?"
Obugh na Kraist aghagh ihu ahuhu ndia, na iba nebube ya?
1.227219
Ŋutilãwo katã ava de ta agu ɖe ŋkunyeme," Afetɔ ye gblɔe.
Anụ ahụ niile ga-agakwuru, ka ife n'ihu m, ka Jehova kwuru.
1.227067
Le esiawo megbe la Mawu na ʋɔnudrɔ̃lawo ɖu dukɔa dzi va se ɖe nyagblɔɖila Samuel dzi.
Ma mgbe nke ahụ gasịrị, o nyere ha ndị ikpe ruo mgbe Samuel onye amụma.
1.227066
Ame siwo mesrɔ̃ nu kplii dometɔ akpa gãtɔ nye Katolikotɔwo.
Ọtụtụ n'ime ndị m mụụrụ ihe bụ ndị Katọlik.
1.226987
Ðe woawu ame le Israel egbea?
È kwesịrị igbu onye ọ bụla taa n' Izrel ?
1.226941
ke boŋ abe alesi amesi yɔ mi vɛ la le kɔkɔe ene la, nenema ke miawo hã minɔ kɔkɔe le miaƒe anyinɔnɔ katã me;
kama dika Onye kpọrọ unu di nsọ, unu onwe-unu, ghọ-kwa-nu ndi di nsọ n'ibi-obi nile di iche iche;
1.226795
Gake ame bubu siwo nye trɔ̃subɔlawo tsã la bui be lã mawo ɖuɖu nye trɔ̃subɔsubɔ nuwɔna.
Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị.
1.226772
Ne nyateƒe tom mele la, ekema nu ka tae miexɔ dzinye se o? 47 Ame si tso Mawu me la ɖoa to Mawu ƒe nyawo.+ Esia tae mieɖoa to o, elabena mietso Mawu me o."+
Ọ buru na M'nēkwu ezi-okwu, n'ìhi gini ka unu onwe-unu nēkweghm? 47 Onye sitere na Chineke nānu okwu Chineke: n'ihi nka ka unu onwe-unu nānughi ha, n'ihi na unu esiteghi na Chineke.
1.226534
Eye Naomi gagblɔ nɛ be: "Míaƒe ƒometɔe ŋutsu la nye.
Neomi wee sị ya: " Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị .
1.225888
Mose ƒe se dzi la, woƒua kpee nublanuimakpɔmakpɔtɔe le ɖaseɖila eve alo etɔ̃ ƒe
28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
1.225822
Ke miawo la mieɖo dzi nɔ anyi kplim le nye tetekpɔwo me;
" Otú ọ dị , ọ bụ unu rapaara m n' ahụ́ n' ọnwụnwa m dị iche iche;
1.225685
Nye subɔlawo akpɔ dzidzɔ, ke miawo la, ŋu akpe mi.
Ndị ohu m ga- aṅụrị ọṅụ , ma ihere ga na- eme unu .
1.225672
Nukaŋuti miawo hã míeɖoa ŋɔdzi me le gaƒoƒo sia gaƒoƒo mea?
Gịnịkwa mere anyị ji nọrọ n' ihe ize ndụ n' oge awa ọ bụla ?
1.225598
ke míawo la míesubɔa nu si míenya, elabena xɔxɔ la tso Yudatɔwo gbɔ.
Unu na- efe ihe unu na- amaghị; anyị na- efe ihe anyị maara , n' ihi na nzọpụta bidoro n' ebe ndị Juu nọ .
1.225397
èdze si wò vodada eye nègatrɔ va gbɔnye la, do ŋusẽ nɔviwò mamleawo hã eye nàtu
Mgbe ị tụgharịrị bụrụ onye na-eso m nꞌezie, gbaakwa ụmụnna gị ndị a ume."
1.225386
'Bu fofowò kple dawò,' esia nye sedede gbãtɔ si ŋu ŋugbedodo kpe ɖo: 'Ne eme nanyo na wò, eye nànɔ anyigba la dzi eteƒe nadidi.'
"Sọpụrụ nna gị na nne gị," n'ihina nke a bụ iwu nke mbụ nwere nkwa, "ka ihe wee gaara gị nke ọma, ka I werekwa bie ogologo ndụ n'elu ụwa."
1.225357
Afika nènɔ, esime meɖo anyigba gɔme anyi?
Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ na ụwa ntọala?
End of preview. Expand in Data Studio

Ewe-Igbo_Sentence-Pairs Dataset

This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.

This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1

Metadata

  • File Name: Ewe-Igbo_Sentence-Pairs
  • Number of Rows: 117699
  • Number of Columns: 3
  • Columns: score, Ewe, Igbo

Dataset Description

The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:

  1. score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).
  2. Ewe: The first sentence in the pair (language 1).
  3. Igbo: The second sentence in the pair (language 2).

This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.

References

Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:

[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017

[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.

[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018

[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.

[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.

[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.

[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.

[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB

[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.

[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages

Downloads last month
11

Collection including michsethowusu/ewe-igbo_sentence-pairs