Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
score
float32
1.04
1.25
Hausa
stringlengths
10
500
Igbo
stringlengths
10
500
1.249934
"Ku ne kuka tsaya tare da ni a gwaje-gwajen da na sha.
" Otú ọ dị , ọ bụ unu rapaara m n' ahụ́ n' ọnwụnwa m dị iche iche;
1.249492
56; wannan (Muhammadu) mai gargaɗi ne kamar irin mãsu gargaɗi na farko.
53:56 Nke a bụ a warner si warners oge ochie .
1.249369
26] "Idanun Ubangiji suna wurin masu adalci."
26] "Anya Jehova dị n'ebe ndị ezi omume nọ."
1.249194
Na cuce ku ne ta wurin wani daga cikin waɗanda na aiko a gare ku?
M̀ rigburu unu site n' aka onye ọ bụla n' ime ndị ahụ m ziteere unu ?
1.249072
14; Ashe, bai sani ba cewa Allah Yanã gani?
96:14 ke enye amaghị na Allah na-ahụ ?
1.248916
"Itacen sanin nagarta da mugunta."
"Osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ."
1.248644
Amma in wanzu cikin jiki, shi ya fi wajabta saboda ku.
Otú ọ dị , ọ dị mkpa karị ka m nọgide n' anụ ahụ́ n' ihi unu .
1.248213
Dukanmu mun ji cewa sau miliyan.
Anyị niile anụla otu nde ugboro.
1.248004
Nikodimus ya yi tambaya, ya ce, "Yaya za a haifi mutum saʼad da ya tsufa?
Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
1.247905
Kuma me ya sa ake wannan bã ni, har da uwar Ubangijina za ta zo gare ni?"
Ya mere , olee otú o si bụrụ na m nwetara ihe ùgwù a , na nne nke Onyenwe m bịakwutere m ?
1.247499
20 Tashi, ka sauka, ku tafi tare, ba da wata shakka ba, domin ni ne na aiko su."
20 Bilie, gbadaa soro ha, n'enweghị obi abụọ; n'ihi na ezigawo m ha."
1.246338
Ya amsa ya ce, "An aiko ni wurin ɓatattun tumakin Israʼila ne kaɗai."
Jisọs sịrị nwanyị ahụ, "Ezitere m nanị inyere ndị Juu aka, ndị bụ atụrụ furu efu nke Izirel."
1.246256
Bayan samun [kwanakin lokuta] na hutu biya a shekara [shekara ta tanadi], Ina so in ɗauki [yawan kwanakin] iznin barin lokaci daga [ranar] zuwa [kwanan wata].
N'ịbụ ndị nwetaworo [ụbọchị ole na ole] nke ezumike ịkwụ ụgwọ n'afọ [akwụkwọ mkpesa], m ga-achọ [ụbọchị ole na ole] ịhapụ ụbọchị ahụ site na [ụbọchị] ruo [ụbọchị].
1.24623
"Duk kuma wanda ya karɓi ƙaramin yaro kamar wannan a cikin sunana ya karɓe ni ne.
onye ọ bụla nke na- anabata nwatakịrị dị otú a n' aha m na- anabatakwa m .
1.24602
Irin abin ban dariya... Ina tsammanin har yanzu ina da asusun Royal Bank na Kanada a can.
Ofdị ihe ọchị... Echere m na m ka nwere akaụntụ Royal Bank nke Canada n'ebe ahụ.
1.245132
"Don me kuke ce da ni, 'Ubangiji, Ubangiji,' amma ba kwa yin abin da na faɗa?
"Gịnị mere unu ji na-akpọ m Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ma unu adịghị eme ihe m gwara unu?
1.243994
Amsa: "Mun kuma sani Ɗan Allah ya zo, ya ba mu basira mu san Allah na gaskiya.
Azịza: "Anyị makwaara na Ọkpara Chineke bịara wee nye anyị ọgụgụ isi ka anyị mara ezi Chineke.
1.243683
Ba za ku iya tuna da mu ba, amma muna tuna ku!
I nwere ike ichetaghị anyị, ma anyị na-echeta gị!
1.243558
My abõkaina biyu sa'an nan ya ce da ni, 'Wannan shi ne gonar Aidan, kuma lalle ne wurin zama. "
My abụọ enyi mgbe ahụ gwara m, 'Nke a bụ Ogige Ubi nke Iden na na gị bụ obibi.'
1.243429
Kuma babu wani mai ceto banda ni.
Na e nweghịkwa onye nzọpụta na e wezụga m.
1.242705
Madadin haka, zai aiwatar da Providence, koda a lokacin jarabawa, tsammãninku, za ku iya haƙuri.
Kama, ọ ga-eme ya Providence, ọbụna n'oge ọnwụnwa, nke mere na ị ga-enwe ike idi ya.
1.242664
Amma in Ruhu ne yake bishe ku, ba ku ƙarƙashin Doka ke nan.
ma ọ bụrụ na Mmụọ Nsọ na -edu unu, unu anọghị n'okpuru iwu.
1.242514
Saboda Ubangiji, ku yi biyayya ga kowace hukumar da aka kafa cikin mutane: ko ga sarki, a matsayi wanda ya fi iko,
N' ihi Onyenwe anyị , doonụ onwe unu n' okpuru ihe niile mmadụ guzobere: ma ọ̀ bụ eze , dị ka onye dị elu ,
1.242079
A can ya "zauna ga hannun dama na Allah" yana jira ya karɓi mulki.
N'ebe ahụ, ọ 'nọdụrụ ala n'aka nri Chineke' ma na-echere ka ọ nata ikike ịbụ eze.
1.241885
Duk da haka muna ƙara gargaɗe ku, ʼyanʼuwa, ku yi haka sau da sau.
Ma anyị na- agba unu ume , ụmụnna anyị , ka unu na- eme ya n' ụzọ zuru ezu karị ,
1.24184
'Ya'yan' yan kasashen waje ba za su sha ruwan inabi, ga abin da kuka yi wahala a kanta. "
Ụmụ ala ọzọ ga-bụghị ṅụọ mmanya gị, nke ị dogbuworo. "
1.241767
Saboda haka ya yi da dukan jama'a na Ammonawa.
Ọ bụkwa otú ahụ ka o mere obodo niile nke ụmụ Amọn .
1.241691
Amma Ruhu ɗaya yana yin dukan waɗannan abubuwa, yana rarraba ga kowannensu daidai yadda ya so.
Ihe ndị a niile na -enye ike site n'otu mmụọ nsọ, onye na -ekenye onye ọ bụla n'otu n'otu dịka ọ chọrọ.
1.240976
Saʼan nan suka gaskata Nassi da kuma kalmomin da Yesu ya yi.
Ha wee kwere n'Akwụkwọ Nsọ na n'okwu Jesu kwuru.
1.24072
"Don me kuke ce da ni, 'Ubangiji, Ubangiji,' amma ba kwa yin abin da na faɗa?
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
1.240359
15:42 Sabõda haka, shi ne kuma tare da tashin matattu.
15:42 N'ihi ya, ọ bụ na-na mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ.
1.240023
Kuma me ya sa ake wannan bã ni, har da uwar Ubangijina za ta zo gare ni?"
""Ma olee otú nke a ime m, na 'nne nke Onyenwe m' gābiakutem?""
1.239791
(Matt 24: 14) Babu shakka, bayin Allah za su yi shelar saƙon hukunci mai wuya.
(Matt 24: 14) Obi abụọ adịghị ya, ndị Chineke ga-akpọsa ozi ikpe dị egwu.
1.23969
Gama ta wurinsa dukanmu za mu iya zuwa gun Uba ta wurin Ruhu guda.
N'ihi na site n'aka ya anyị abụọ nwere ohere n'otu mmụọ nye Nna.
1.239081
Wanene ba ya yin imani da Jahannama, azaba ta har abada, ko rashin mutuwa ta ruhu?
Olee ndị na-ekweghị na hel, mmekpa ahụ ebighị ebi, ma ọ bụ anwụghị anwụ nke mkpụrụ obi?
1.239072
Kai, su masu kaciya ma ba su kiyaye Doka ba, duk da haka suna so a yi muku kaciya don su yi taƙama kan an yi muku kaciya.
N' ihi na ndị ahụ e biri úgwù adịghịdị edebe Iwu ahụ , kama ha na- achọ ka unu bụrụ ndị e biri úgwù ka ha wee nwee ihe ha ga- eji na- anya isi n' anụ ahụ́ unu .
1.239008
Da tsada fa aka saye ku, kada ku zama bayin mutane.
E ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu; kwụsịnụ ịbụ ohu mmadụ .
1.238713
Kuma ba wanda yakan so shan sabon ruwan inabi bayan ya sha tsohon, don yakan ce, 'Ai, tsohon ya fi kyau.' "
Ọ dịghị onye ọ bụla nke ṅụrụ mmanya ochie nke na- achọ nke ọhụrụ; n' ihi na ọ na- asị , ' Nke ochie ahụ dị mma .
1.238488
a kan zunubi, domin mutane ba su gaskata da ni ba.
Banyere mmehie, n'ihi na ha ekweghị na m (Jesus).
1.238209
Wa ya shige gabanku da ba za ku yi biyayya da gaskiya ba?
Ònye gbochiri unu ịnọgide na- erubere eziokwu ahụ isi ?
1.237963
Ga kowanne munafuki, kuma kowannensu mugaye ne, kuma kowane bakin yayi magana wauta.
N'ihi na onye ọ bụla bụ onye ihu abụọ, na onye ọ bụla bụ ajọ, na ọnụ ọ bụla kwuru ihe nzuzu.
1.237648
Tsawon rai yana hannunta na dama; A hannunta na hagu akwai wadata da daraja.
Ogologo ndụ dị n' aka nri ya; akụnụba na ùgwù dịkwa n' aka ekpe ya .
1.237456
Na san abin da kake nufi, Tony.
Tony m maara ihe ị na-ekwu, Tony.
1.237132
23 Ka tambayi kanka, 'Shin ina bauta wa Allah a hanyar da yake so kuwa?
23 Jụọ onwe gị, sị, 'Àna m efe Chineke otú ọ chọrọ?'
1.236894
Shin ban fi ku a 'ya'ya maza goma ba?"
N' ebe ị nọ , ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma ?
1.236723
Ina faɗa muku cewa wani wanda ya fi haikali yana a nan.
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọ nsọ ukwu Chineke nọ nꞌebe a.
1.236657
Ina aike shi yǎ koma gare ka-shi da yake zuciyata.
onye m'nēzighachiri gi, ya onye-ya, nke ahu bu, obi nkem:
1.236629
Jama'ar Isra'ila kuwa suka cinye manna har shekara arba'in, har suka isa ƙasar da take zaune.
Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ , ruo mgbe ha batara n' ala ndị mmadụ bi .
1.236444
11:27 Kuma wannan zai zama alkawarina a gare su, sa'ad da zan dauke da zunubansu. "
11:27 Nke a ga-ọgbụgba ndụ m maka ha, mgbe m ga-ewerekwa ha mmehie ha. "
1.236439
Ya zabi shi, kuma ya yi alkawarin yin masa daga cikin babban al'umma.
Ọ rọputara ya, ma kwe nkwa na ya ime ka ọ buru nnukwu mba.
1.236406
Gama shi da kansa ne ya kawo salama a tsakanin Yahudawa da Alʼummai wanda ya mai da biyu nan suka zama ɗaya, ya rushe katangan nan ta ƙiyayya wadda ta raba mu.
N' ihi na ya onwe ya bụ udo anyị , ya bụ , onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ ahụ bụrụ otu ma bibie mgbidi dị n' etiti nke kewapụrụ ha .
1.236152
Tashi daga matattu zai yiwu, amma a yaushe ne fiye da ɗaya ko biyu suke da damar tayar da su?
Mbilite n'ọnwụ site na ndị nwụrụ anwụ ga-ekwe omume, mana olee mgbe ihe karịrị otu onye ma ọ bụ abụọ ga-enwe ohere nke mbilite n'ọnwụ?
1.236039
Babu addini, falsafar, doka ko kimiyya zai kusantar da kai kusa da Allah.
Ọ dịghị okpukpe, nkà ihe ọmụma, iwu ma ọ bụ sayensị ga-adọta gị nso Chineke.
1.235809
Yesu ya ce: "Kada ka bar hannun hagunka ya san abin da hannunka na dama yake yi."
Jizọs kwuru, sị: "Ekwela ka aka ekpe gị mara ihe aka nri gị na-eme."
1.235357
Kada irin wannan mutum yǎ yi tsammani zai sami wani abu daga Ubangiji;
N'ihi na, ka madu ahu ghara ichè na ọ gānata ihe ọ bula n'aka Onye-nwe-ayi;
1.235085
Sai ka jira ni kwana bakwai, har in zo in sanar da kai abin da za ka yi."
Ị ga- echere m ruo ụbọchị asaa , ruo mgbe m ga- abịakwute gị , m ga- emekwa ka ị mara ihe ị ga- eme .
1.23501
domin ba su iya jimrewa da abin da aka umarta cewa: "Ko da ma dabba ce ta taɓa dutsen, dole a jajjefe ta da duwatsu."
n'ihi na ha anānagideghi ihe enyere n'iwu, bú, Asi na ọbuná anu-ulo emetu ugwu ahu, agēwere nkume tub͕ue ya;
1.234977
1:2 'Yan'uwana, idan kun auku a cikin daban-daban gwaji, la'akari da duk abin da a farin ciki,
Ụmụnna m, ka obi unu jupụta nꞌọṅụ mgbe ọ bụla ọnwụnwa dị iche iche gbara unu gburugburu.
1.234841
2Sai ya ce musu, "Sa'ad da kuke yin addu'a ku ce,
2 O wee sị ha, "Mgbe unu na -ekpe ekpere, sịnụ:
1.2347
17:5 Kuma Manzannin suka ce wa Ubangiji, "Ka kara mana imani."
17:5 Na ndi ozi ahụ gwara Onyenwe anyị, "Mmụba okwukwe anyị."
1.234581
Idan Almasihu ya kasance a hannun dama na Allah na wani iyakantaccen lokaci, ina zai tafi bayan haka?
Ọ bụrụ na Mezaịa ahụ ga-anọ n'aka nri Chineke ruo nwa oge, ebee ka ọ gara mgbe nke ahụ gasịrị?
1.234313
"Duk kuma wanda ya karɓi ƙaramin yaro kamar wannan a cikin sunana ya karɓe ni ne.
"Onye ọbụla nke ga-anabata nwatakịrị dị otu a nke ọma n'aha m, anabatala m."
1.234088
2: 8, 9) To, me ake nufi ga Kiristoci su shiga hutun Allah?
2: 8, 9) Gịnịzi ka Ndị Kraịst ịbanye n'izu ike Chineke pụtara?
1.233724
11:27 Kuma wannan shine alkawarina a gare su, lokacin da zan dauke zunubansu. "
11:27 Nke a ga-ọgbụgba ndụ m maka ha, mgbe m ga-ewerekwa ha mmehie ha. "
1.233183
Mata, ku yi biyayya ga mazanku, yadda ya dace cikin Ubangiji.
Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di-unu, dika ọ nēkwesi unu nime Onye-nwe-ayi.
1.233109
Saboda ƙaruwar mugunta, ƙaunar yawanci za ta yi sanyi,
Mmehie ga-aba ụba nꞌebe nile, mee ka ịhụnanya ndị mmadụ nꞌebe ibe ha nọ jụọ oyi nke ukwuu.
1.232381
Ko da bishararmu a rufe take, tana a rufe ne ga waɗanda suke hallaka.
Ma asi kwa na ekpudoworo ozi ọma ayi ihe, ọ bu n'etiti ndi nāla n'iyì ka ekpudoworo ya:
1.232306
Mutumin da ya yi shuki, da mutumin da ya yi ban ruwa nufinsu ɗaya ne, kuma kowannensu zai sami lada gwargwadon aikinsa.
Ma onye nāku na onye nākwọsa miri bu otù: ma ha abua n'otù n'otù gānata ugwọ-ọlu nke aka ha, onye ọ bula dika ndọb͕u ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu si di.
1.232227
Ba kuwa za su iya tabbatar maka ƙarar da suke yi yanzu a kaina ba.
Ha apughi kwa igosi gi ihe ha nēbom ebubo ub͕u a.
1.231907
Ya yi ta koyarwa a majamiʼunsu, kowa kuwa ya yabe shi.
Ọ malitekwara izi ihe n' ụlọ nzukọ ha , mmadụ niile na- enyekwa ya nsọpụrụ .
1.231696
"Ni ba na neman yabon mutane,
Adịghị m anabata otuto si n' aka mmadụ ,
1.231586
Gama ina tare da kai, ba kuma wanda zai fāɗa maka ya cuce ka, domin ina da mutane da yawa a wannan birni."
n' ihi na anọnyeere m gị , ọ dịghịkwa onye ga- eme gị ihe iji merụọ gị ahụ́; n' ihi na enwere m ọtụtụ mmadụ n' obodo a .
1.231262
Ku marabce shi cikin Ubangiji da farin ciki mai yawa, ku kuma girmama mutane irinsa,
Ya mere , jirinụ ọṅụ niile nabata ya dị ka unu si anabata ndị na- eso ụzọ Onyenwe anyị; na- akwanyerenụ ndị dị otú ahụ ùgwù ,
1.230909
Alʼummai za su yi tafiya cikin hasken birnin, sarakunan duniya kuma za su kawo darajarsu cikin birnin.
Mba niile ga- eji ìhè ya na- eje ije , ndị eze nke ụwa ga- ewebatakwa ebube ha n' ime ya .
1.230796
Amma in muka bincika kanmu, ba za a hukunta mu ba.
Ma ọ buru na ayi atule onwe-ayi, agaghi-ekpe ayi ikpé.
1.230783
Amma ni, saʼad da an ɗaga ni daga ƙasa, zan ja dukan mutane gare ni."
E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
1.230622
17:5 Kuma manzannin ce wa Ubangiji, "Ƙara mana bangaskiya."
17:5 Na ndi ozi ahụ gwara Onyenwe anyị, "Mmụba okwukwe anyị."
1.230618
Yanzu na san yadda... godiya!
Ugbu a ka m maara otú... ekele!
1.230585
َ096-014 Ashe, bai sani ba cewa Allah Yanã gani?
96:14 ke enye amaghị na Allah na-ahụ ?
1.230571
Allah, duk da haka, ya bayyana ikonsa a cikin matalauta, kuma ya taimaki bawansa shekaru arba'in.
Otodi, Chineke ekpughere ike ya n'ebe ogbenye no, ma nyere ohu ya aka kemgbe afọ iri anọ.
1.230518
An yi wa dukansu baftisma ga bin Musa a cikin girgije da kuma cikin teku.
eme-kwa-ra ha nile baptism ibà nime Moses nime igwe-oji ahu na nime oké osimiri ahu;
1.230303
by gidan kakanninsu, daga mai shekara ashirin zuwa gaba,
site n'ụlọ ndị nna ha, gbara afọ iri abụọ gbagowe,
1.229918
"Ƙara mana bangaskiya," suka ce.
"Dịkwuo okwukwe anyị," ka ha kwuru.
1.229724
15. wanda ya ba wa kowane iyali a sama da ƙasa suna.
Onye ezinụlọ nile dị nꞌụwa a na nke dị nꞌeluigwe na-esite nꞌaka ya enwe aha.
1.229632
"Ina kuka kasance lokacin da na kafa duniya?"
Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ na ụwa ntọala?
1.229614
1:10 sabõda haka, kana iya tabbatar da abin da shi ne mafi alhẽri, domin dõmin ka kasance kunã mãsu tsarkake da kuma ba tare da laifi a Rãnar Almasihu:
ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist;
1.229592
Amma in Ruhu ne yake bishe ku, ba ku ƙarƙashin Doka ke nan.
Ọ bụrụ na mmụọ na-edu ụnụ, ụnụ anọghịkwa n'okpuru iwu.
1.22943
Ta haka muka san cewa mu na gaskiya ne, har muna kwanciyar rai a gabansa
Nime nka ka ayi gāmara na ayi bu ndi nke ezi-okwu ahu, me kwa ka obi-ayi kwenye ekwenye n'iru Ya,
1.229189
Gama a nan ba mu da dawwamammen birni, sai dai muna zuba ido a kan birnin nan mai zuwa.
N'ihi na ayi enweghi obodo n'ebe a nke nādigide, kama ayi nāchọ obodo ahu nke gaje ibia.
1.229149
Saboda haka, ku yi iyakar ƙoƙari ku ƙara wa bangaskiyarku nagarta; ga nagarta kuwa, ku ƙara mata sani;
Tụkwasịnụ omume ọma n' okwukwe unu , n' omume ọma unu , tụkwasịnụ ihe ọmụma ,
1.229104
Waɗannan ne ruhohi bakwai na Allah.
Ndị a bụkwa mmụọ asaa nke Chineke.
1.228976
24. har da mu ma, mu da ya kira, ba daga cikin Yahudawa kaɗai ba amma har ma daga cikin Alʼummai?
ya bụ , anyị , bụ́ ndị ọ kpọrọ ọ bụghị naanị site n' etiti ndị Juu kamakwa site n' etiti ndị mba ọzọ , ọ̀ dị ihe o mere ?
1.228863
Amma na blog game da su!
Ma m Blog banyere ha!
1.228863
Na kasance cikin sama duk mako.
Anọ m n'eluigwe n'izu niile.
1.228684
Gama ta wurinsa dukanmu za mu iya zuwa gun Uba ta wurin Ruhu guda.
n' ihi na ọ bụ site n' aka ya ka anyị onwe anyị , bụ́ ìgwè abụọ ahụ , nwere ike ịbịaru Nna ahụ nso site n' otu mmụọ .
1.22864
wanda kuma ya faɗa mana ƙaunar da kuke yi cikin Ruhu.
Ọ bụ ya gwara anyị ihe banyere ịhụnanya Mmụọ Nsọ nyere unu.
1.228561
1:2 'Yan uwana, lokacin da kuka fada cikin jarabawa iri-iri, la'akari da komai abin farin ciki,
Ụmụnna m, ka obi unu jupụta nꞌọṅụ mgbe ọ bụla ọnwụnwa dị iche iche gbara unu gburugburu.
1.228435
Ni ban fi 'ya'ya maza goma a gare ki ba?"
N' ebe ị nọ , ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma ?
1.228281
"Mun yi wahayi zuwa gare ka, kamar yadda Muka yi wahayi zuwa ga Nuhu
"Anyị kpugheere gị dị ka Anyị kpugheere Noah
1.228254
Wataƙila kuna mamakin fiye da sau ɗaya: a ina daidai Santa take?
Eleghị anya ị na-eche ihe karịrị otu ugboro: olee ebe Santa bi na ya?
End of preview. Expand in Data Studio

Hausa-Igbo_Sentence-Pairs Dataset

This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.

This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1

Metadata

  • File Name: Hausa-Igbo_Sentence-Pairs
  • Number of Rows: 713539
  • Number of Columns: 3
  • Columns: score, Hausa, Igbo

Dataset Description

The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:

  1. score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).
  2. Hausa: The first sentence in the pair (language 1).
  3. Igbo: The second sentence in the pair (language 2).

This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.

References

Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:

[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017

[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.

[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018

[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.

[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.

[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.

[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.

[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB

[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.

[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages

Downloads last month
7

Collection including michsethowusu/hausa-igbo_sentence-pairs